Jenesis 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Ná mmalite,+ Chineke+ kere+ eluigwe na ụwa.+ Abụ Ọma 146:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+
6 Bụ́ Onye kere eluigwe na ụwa,+Oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha,+Onye bụ́ onye eziokwu ruo mgbe ebighị ebi,+