Abụ Ọma 142:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, akpọkuru m gị ka i nyere m aka.+Asịrị m: “Ị bụ ebe mgbaba m,+Bụrụkwa òkè m+ n’ala ndị dị ndụ.”+
5 Jehova, akpọkuru m gị ka i nyere m aka.+Asịrị m: “Ị bụ ebe mgbaba m,+Bụrụkwa òkè m+ n’ala ndị dị ndụ.”+