Nehemaya 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M wee tụlee ya n’obi m ma malite ịkatọ+ ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, m wee sị ha: “Ọmụrụ+ nwa ka unu na-anara, onye nke ọ bụla n’aka nwanne ya.” M mekwara ndokwa ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.+ Jọn 7:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”
7 M wee tụlee ya n’obi m ma malite ịkatọ+ ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, m wee sị ha: “Ọmụrụ+ nwa ka unu na-anara, onye nke ọ bụla n’aka nwanne ya.” M mekwara ndokwa ka e nwee nnukwu nzukọ n’ihi ha.+
51 “Iwu anyị ọ̀ na-ekpe mmadụ ikpe ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ nụ+ n’ọnụ onye ahụ wee mara ihe ọ na-eme?”