Ndị Ikpe 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu gbazere n’ihu Jehova,+Saịnaị+ nke a gbazere n’ihu Jehova,+ bụ́ Chineke Izrel.+ Maịka 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda. Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ. Habakọk 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.
4 Ugwu niile ga-agbaze n’okpuru ụkwụ ya,+ ndagwurugwu niile ga-agbawasị, dị ka mgbá aṅụ nke ọkụ gbazere,+ dị ka mmiri a wụpụrụ n’ebe kpọdara akpọda.
5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.
6 O guzoro otu ebe ka o wee mee ka ụwa maa jijiji.+ O lere anya wee mee ka mba niile malie elu n’ụjọ.+ E tidakwara ugwu ukwu niile na-adịru mgbe ebighị ebi;+ ugwu nta niile na-adịru mgbe ebighị ebi dakwara.+ Ụzọ ya dị kemgbe ogologo oge gara aga.