Ọnụ Ọgụgụ 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+ Abụ Ọma 73:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Anụ ahụ́ m na obi m adawo mbà.+Chineke bụụrụ obi m oké nkume, bụrụkwa òkè m ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ákwá 3:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mkpụrụ obi m kwuru, sị, “Jehova bụ òkè m,+ ọ bụ ya mere m ga-eji chere ya.”+
20 Jehova wee gaa n’ihu ịgwa Erọn, sị: “Ị gaghị enwe ihe nketa n’ala ha, ọ dịghịkwa òkè ị ga-enweta n’etiti ha.+ Abụ m òkè gị na ihe nketa gị n’etiti ụmụ Izrel.+