Abụ Ọma 90:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 I kpochapụwo ha;+ ha ewee ghọọ ụra efu;+N’ụtụtụ, ha na-adị ka ahịhịa ndụ nke na-agbanwe agbanwe.+ Aịzaya 51:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+