Ndị Ikpe 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Geenụ ntị, unu ndị eze;+ ṅaanụ ntị, unu ndị isi;M ga-abụku Jehova abụ, ee, m ga-abụ abụ.M ga-abụku Jehova, bụ́ Chineke Izrel,+ abụ olu ụtọ.+ 1 Ihe E Mere 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụkuonụ ya abụ,+ bụkuonụ ya abụ olu ụtọ,+Chebaranụ ọrụ ya niile dị ebube echiche.+ Abụ Ọma 47:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Bụkuonụ Chineke abụ olu ụtọ, bụọnụ abụ olu ụtọ.+Bụkuonụ Eze anyị abụ olu ụtọ, bụọnụ abụ olu ụtọ. Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,
3 Geenụ ntị, unu ndị eze;+ ṅaanụ ntị, unu ndị isi;M ga-abụku Jehova abụ, ee, m ga-abụ abụ.M ga-abụku Jehova, bụ́ Chineke Izrel,+ abụ olu ụtọ.+
19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,