Abụ Ọma 77:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M ga-atụgharị uche n’ọrụ gị dum,+M ga na-echebara ihe niile i mere echiche.+ Abụ Ọma 78:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Bụ́ ndị anyị na-adịghị ezoro ụmụ ha ezo,+Na-akọrọ ọbụna ọgbọ dị n’ihu ihe ndị a,+Bụ́ otuto Jehova na ike ya+Na ihe ndị dị ebube o mere.+ Abụ Ọma 119:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mee ka m ghọta ụzọ e kwupụtara n’iwu gị,+Ka m wee chebara ọrụ gị dị ebube echiche.+
4 Bụ́ ndị anyị na-adịghị ezoro ụmụ ha ezo,+Na-akọrọ ọbụna ọgbọ dị n’ihu ihe ndị a,+Bụ́ otuto Jehova na ike ya+Na ihe ndị dị ebube o mere.+