Diuterọnọmi 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 atụla ha egwu.+ Hụ na i chetara ihe Jehova bụ́ Chineke gị mere Fero na Ijipt dum,+ Abụ Ọma 77:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-echeta ihe niile Jaa mere;+N’ihi na m ga-echeta ihe dị ịtụnanya i mere n’oge dị anya gara aga.+
11 M ga-echeta ihe niile Jaa mere;+N’ihi na m ga-echeta ihe dị ịtụnanya i mere n’oge dị anya gara aga.+