Diuterọnọmi 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ na ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike+ na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ Jehova bụ́ Chineke gị ji kpọpụta gị.+ Otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ndị niile ị na-atụ egwu.+ Abụ Ọma 119:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ejiriwo m egbugbere ọnụ m kọsaa+Mkpebi ikpe niile i ji ọnụ gị kwupụta.+
19 oké ihe nnwapụta ndị anya gị hụrụ,+ na ihe ịrịba ama na ọrụ ebube+ na aka dị ike+ na ogwe aka a gbatịrị agbatị+ Jehova bụ́ Chineke gị ji kpọpụta gị.+ Otú ahụ ka Jehova bụ́ Chineke gị ga-eme ndị niile ị na-atụ egwu.+