42 A sị na Chineke nke nna m,+ bụ́ Chineke Ebreham nakwa Onye Aịzik na-atụ egwu ya,+ anọnyereghị m, ị gaara agbawa m aka sị m lawa. Chineke ahụwo nhụjuanya m na ndọgbu aka m dọgbuworo onwe ya n’ọrụ, o wee baara gị mba n’abalị ụnyaahụ.”+
10 Ọ̀ bụ na ị gbaghị ya ogige gburugburu,+ gbaakwa ụlọ ya na ihe niile o nwere ogige gburugburu? Ị gọziwo ọrụ aka ya,+ anụ ụlọ ya agbasawokwa ebe niile n’ụwa.