28 Ndị ahịa bụ́ ndị Midian+ wee na-agafe. Ha wee dọpụta Josef n’olulu mmiri+ ahụ, ha wee resị ndị Ishmel Josef, ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ E mesịa, ndị ahụ kpọọrọ Josef bata n’Ijipt.
5 Ma unu enwela mwute,+ unu ewesola ibe unu iwe maka na unu refuru m n’ebe a; n’ihi na ọ bụ maka ichebe ndụ ka Chineke ji buru ụzọ zipụ m tupu unu onwe unu.+