48 O wee na-achịkọta ihe oriri niile mere n’afọ asaa ahụ nke e nwere n’ala Ijipt, ọ na-edebekwa ihe oriri ndị ahụ n’obodo dị iche iche.+ Ọ na-ewere ihe oriri si n’ubi nke gbara otu obodo gburugburu debe n’ime obodo ahụ.+
8 Ya mere, ọ bụghị unu zitere m n’ebe a,+ kama ọ bụ ezi Chineke, ka o wee mee ka m bụụrụ Fero nna,+ bụrụkwa onye nwe ụlọ ya dum nakwa onye na-achị ala Ijipt dum.