Ọpụpụ 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee mee otú ahụ; ọtụtụ ìgwè odudu wee malite inubata n’ụlọ Fero nakwa n’ụlọ ndị na-ejere ya ozi nakwa n’ala Ijipt dum.+ Ala ahụ wee bibie n’ihi odudu ahụ.+
24 Jehova wee mee otú ahụ; ọtụtụ ìgwè odudu wee malite inubata n’ụlọ Fero nakwa n’ụlọ ndị na-ejere ya ozi nakwa n’ala Ijipt dum.+ Ala ahụ wee bibie n’ihi odudu ahụ.+