Abụ Ọma 78:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee mee ka mmiri si na nkume dị elu gbapụta,+Meekwa ka mmiri na-asọdata dị ka osimiri.+ Aịzaya 48:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Akpịrị akpọghị ha nkụ+ mgbe o mere ka ha jee ije ọbụna n’ebe tọgbọrọ n’efu.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha, o wee gbawaa oké nkume ka mmiri wee gbapụta.”+
21 Akpịrị akpọghị ha nkụ+ mgbe o mere ka ha jee ije ọbụna n’ebe tọgbọrọ n’efu.+ O mere ka mmiri si n’oké nkume gbapụtara ha, o wee gbawaa oké nkume ka mmiri wee gbapụta.”+