Abụ Ọma 119:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-edebe ihe ncheta ya;+Ha ji obi ha dum na-achọ ya.+ Aịzaya 56:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 56 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume.+ N’ihi na nzọpụta m ga-abịa n’oge na-adịghị anya,+ a ga-ekpughekwa ezi omume m n’oge na-adịghị anya.+
56 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Na-emenụ ihe ziri ezi,+ na-emekwanụ ezi omume.+ N’ihi na nzọpụta m ga-abịa n’oge na-adịghị anya,+ a ga-ekpughekwa ezi omume m n’oge na-adịghị anya.+