Abụ Ọma 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+ Aịzaya 64:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ị bịakwutewo onye na-enwe aṅụrị, nke na-emekwa ezi omume,+ ndị na-echeta gị site n’iso ụzọ gị.+ Lee! Iwe were gị,+ mgbe anyị nọ na-emehie+—nọrọ n’ime ya ruo ogologo oge. È kwesịrị ịzọpụta anyị?+ Ọrụ Ndịozi 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ. Ndị Galeshia 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ya mere, ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma,+ n’ihi na mgbe oge ruru, anyị ga-aghọrọ mkpụrụ ya ma ọ bụrụ na ike agwụghị anyị.+
2 Ọ bụ onye na-eje ije n’ụzọ na-enweghị ntụpọ,+ onye na-eme ezi omume,+Onye na-ekwukwa eziokwu n’obi ya.+
5 Ị bịakwutewo onye na-enwe aṅụrị, nke na-emekwa ezi omume,+ ndị na-echeta gị site n’iso ụzọ gị.+ Lee! Iwe were gị,+ mgbe anyị nọ na-emehie+—nọrọ n’ime ya ruo ogologo oge. È kwesịrị ịzọpụta anyị?+
16 N’ihi nke a, n’ezie, ana m adọgbu onwe m n’ọrụ mgbe niile ka m wee nwee akọ na uche dị ọcha+ nke na-adịghị emejọ Chineke na mmadụ.
9 Ya mere, ka anyị ghara ịda mbà n’ime ihe dị mma,+ n’ihi na mgbe oge ruru, anyị ga-aghọrọ mkpụrụ ya ma ọ bụrụ na ike agwụghị anyị.+