Joshụa 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+ Abụ Ọma 143:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, chebe m ndụ+ n’ihi aha gị.+Napụta mkpụrụ obi m n’ahụhụ+ n’ihi ezi omume gị.+ Ezikiel 20:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+
9 Ndị Kenan na ndị niile bi n’ala ahụ ga-anụ ya, ha ga-agbakwa anyị gburugburu wee bipụ aha anyị n’ụwa;+ gịnịkwa ka ị ga-eme maka aha ukwu gị?”+
14 Ma, m mere ihe n’ihi aha m ka a ghara imerụ ya n’ihu mba dị iche iche, bụ́ ndị m nọ n’ihu ha kpọpụta ha.+