Levitikọs 21:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+ Ọnụ Ọgụgụ 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 echi tinyenụ ọkụ n’ime ha ma tụkwasị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha n’ihu Jehova, ọ ga-erukwa na onye Jehova ga-ahọrọ,+ ọ bụ ya bụ onye dị nsọ. O zuworo unu, unu ụmụ Livaị!”+
8 Doo ya nsọ,+ n’ihi na ọ bụ ya na-ewetara Chineke unu ihe oriri. Ọ ga-adị nsọ nye unu,+ n’ihi na mụ onwe m Jehova, onye na-edo unu nsọ, dị nsọ.+
7 echi tinyenụ ọkụ n’ime ha ma tụkwasị ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’elu ha n’ihu Jehova, ọ ga-erukwa na onye Jehova ga-ahọrọ,+ ọ bụ ya bụ onye dị nsọ. O zuworo unu, unu ụmụ Livaị!”+