Ezikiel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?
20 “‘Ị na-akpọrọ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom ị mụụrụ m,+ ị na-ejikwa ha achụrụ ha àjà ka e wee repịa ha,+ ịgba akwụna gị ó zubeghị?