1 Ihe E Mere 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma,+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 118:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 118 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Luk 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+
19 Jizọs sịrị ya: “Gịnị mere i ji akpọ m ezi onye? Ọ dịghị onye bụ́ ezi onye, ma e wezụga otu onye, ya bụ, Chineke.+