Abụ Ọma 34:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye a nke nọ n’ahụhụ kpọkuru Jehova, o wee nụ ya.+Ọ zọpụtakwara ya n’ahụhụ ya niile.+