Ọpụpụ 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+ Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+
6 “Ya mere, gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Abụ m Jehova, m ga-akpọpụta unu n’ibu arọ ndị Ijipt, napụtakwa unu n’ohu unu na-agbara ha,+ n’ezie, m ga-eji ogwe aka a gbatịrị agbatị na oké ikpe gbapụta unu.+
6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+