Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+ Jems 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ebiwo ndụ okomoko n’elu ụwa, unu ebiwokwa ndụ dị ka ihe ụtọ nke anụ ahụ́ si dị.+ Unu emewo ka obi unu dị ka anụ mara abụba ruo n’ụbọchị a ga-egbu ha.+
12 Lee! Ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ, bụ́ ndị tụsaara ahụ́ ruo mgbe a na-akaghị aka.+Ha emewo ka akụ̀ ha dị ukwuu.+
5 Unu ebiwo ndụ okomoko n’elu ụwa, unu ebiwokwa ndụ dị ka ihe ụtọ nke anụ ahụ́ si dị.+ Unu emewo ka obi unu dị ka anụ mara abụba ruo n’ụbọchị a ga-egbu ha.+