2 Samuel 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+ Hosia 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”
7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+
12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”