1 Ndị Eze 8:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru! Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+
27 “Ma Chineke ọ̀ ga-ebi n’elu ala n’ezie?+ Lee! Eluigwe,+ ee, eluigwe nke eluigwe+ apụghị ịba gị,+ ma ya fọdụzie ụlọ+ a m wuru!
8 Jehova bụ́ Onyenwe anyị, lee ka aha gị si dị ebube n’ụwa dum,+Gị onye a na-akọ akụkọ ịdị ebube ya n’eluigwe!+