Jenesis 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 m ga-emekwa ka ị ghọọ mba ukwu, m ga-agọzikwa gị, m ga-emekwa ka aha gị dị ukwuu; bụrụkwa ngọzi.+ Abụ Ọma 67:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Chineke ga-agọzi anyị,+Nsọtụ niile nke ụwa ga-atụkwa egwu ya.+ Ọrụ Ndịozi 3:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.”
26 Mgbe Chineke họpụtasịrị Ohu ya, ọ bụ unu ka o bu ụzọ+ zitere ya ka ọ gọzie unu site n’ime ka onye ọ bụla n’ime unu hapụ omume ọjọọ ya.”