Abụ Ọma 119:69 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 69 Ndị mpako ejiriwo okwu ụgha tezuo m ahụ́.+Ma mụ onwe m ga-eji obi m dum debe iwu gị.+ Ndị Kọlọsi 3:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,
23 Ihe ọ bụla unu na-eme, jirinụ mkpụrụ obi dum na-eme ya+ dị ka ọ̀ bụ Jehova+ ka unu na-emere ya, ọ bụghị ndị mmadụ,