38 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a nke na-akwa iko,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-emekwa Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịarute n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+
16 N’ihi na ihere ozi ọma ahụ adịghị eme m;+ n’eziokwu, ọ bụ ike Chineke+ maka ịzọpụta onye ọ bụla nke nwere okwukwe,+ ibu ụzọ zọpụta ndị Juu,+ tinyere ndị Grik;+