Job 23:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Adịghị m ahapụ ihe egbugbere ọnụ ya nyere n’iwu.+Echekwawo m okwu si ya n’ọnụ+ karịa ihe a chọrọ m n’aka. Abụ Ọma 119:174 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 174 Jehova, nzọpụta gị na-agụsi m agụụ ike, +Iwu gị na-atọkwa m ụtọ.+ Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+
12 Adịghị m ahapụ ihe egbugbere ọnụ ya nyere n’iwu.+Echekwawo m okwu si ya n’ọnụ+ karịa ihe a chọrọ m n’aka.