Abụ Ọma 71:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma mụ onwe m ga na-echere mgbe niile,+M ga-emekwa ka otuto dum m na-enye gị bukwuo ibu.