Abụ Ọma 42:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+ Abụ Ọma 63:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe m chetara gị n’elu ihe ndina m,+N’oge nche abalị, m na-atụgharị uche banyere gị.+ Aịzaya 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+
8 Jehova ga-enye obiọma* ya iwu n’ehihie ka ọ bịakwute m,+Abụ ya ga-adịkwa n’ọnụ m n’abalị;+M ga-ekpeku Chineke mere ka m dị ndụ ekpere.+
9 Agụụ gị agụsiwo mkpụrụ obi m ike n’abalị;+ ee, m na-achọsi gị ike n’ime mmụọ m;+ n’ihi na, mgbe ị na-ekpe ụwa ikpe,+ ọ bụ ezi omume+ ka ndị bi n’elu ala ga-amụta.+