1 Ndị Kọrịnt 11:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+ Ndị Hibru 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụ ezie na ọ bụ Ọkpara, ọ mụtara nrubeisi site n’ahụhụ ndị ọ tara;+ Ndị Hibru 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+
32 Otú ọ dị, mgbe a na-ekpe anyị ikpe,+ anyị bụ ndị Jehova na-adọ aka ná ntị,+ ka e wee ghara ịmakọ+ anyị na ụwa ikpe.+
10 N’ihi na ruo ụbọchị ole na ole, ha na-adọ anyị aka ná ntị dị ka o si dị ha mma,+ ma ọ na-eme otú ahụ n’ihi ọdịmma anyị ka anyị wee keta òkè n’ịdị nsọ ya.+