Abụ Ọma 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Kama iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya n’olu dị ala ehihie na abalị.+ Ndị Rom 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ezie, iwu Chineke na-eme m obi ụtọ,+ dị ka mmadụ m bụ n’ime si dị,+