Abụ Ọma 119:74 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 74 Ọ bụ ndị na-atụ egwu gị na-ahụ m wee ṅụrịa ọṅụ,+N’ihi na echerewo m okwu gị.+ Abụ Ọma 119:114 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 114 Ị bụ ebe nzuzo m na ọta m.+Echerewo m okwu gị.+