Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Abụ Ọma 119:79 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 79 Ka ndị na-atụ egwu gị laghachikwute m,+Tinyere ndị maara ihe ncheta gị.+
7 Iwu+ Jehova zuru okè,+ na-eweghachite mkpụrụ obi.+Ihe ncheta+ Jehova bụ ihe a pụrụ ịtụkwasị obi,+ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+