Abụ Ọma 93:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+ Abụ Ọma 119:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ụtọ na-adịrị ndị na-edebe ihe ncheta ya;+Ha ji obi ha dum na-achọ ya.+
5 Ihe ncheta gị bụ ihe a pụrụ nnọọ ịtụkwasị obi.+Jehova, ụlọ gị kwesịrị ịdị nsọ+ ruo ogologo ụbọchị niile.+