Abụ Ọma 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+ Abụ Ọma 119:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 Tupu mụ anọrọ ná mmekpa ahụ́, anọ m na-emehie n’amaghị ama,+Ma ugbu a edebewo m okwu gị.+
30 Ezi Chineke, ụzọ ya zuru okè;+Okwu Jehova bụ okwu a nụchara anụcha.+Ọ bụụrụ ndị niile na-agbaba n’ime ya ọta.+