Jenesis 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Seraị, nwunye Ebram, wee kpọrọ Hega, nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, kpọnye Ebram di ya ka ọ bụrụ nwunye ya,+ mgbe afọ iri Ebram biwere n’ala Kenan gwụchara.
3 Seraị, nwunye Ebram, wee kpọrọ Hega, nwaanyị na-ejere ya ozi bụ́ onye Ijipt, kpọnye Ebram di ya ka ọ bụrụ nwunye ya,+ mgbe afọ iri Ebram biwere n’ala Kenan gwụchara.