Ọpụpụ 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 A gaghị enwe nwaanyị ime na-apụ n’ala gị,+ a gaghịkwa enwe nwaanyị aga na ya. M ga-eme ka ọnụ ọgụgụ ụbọchị gị zuo ezu.+ Abụ Ọma 127:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Ụmụ bụ ihe nketa si n’aka Jehova;+Mkpụrụ nke afọ bụ ụgwọ ọrụ.+
26 A gaghị enwe nwaanyị ime na-apụ n’ala gị,+ a gaghịkwa enwe nwaanyị aga na ya. M ga-eme ka ọnụ ọgụgụ ụbọchị gị zuo ezu.+