Abụ Ọma 113:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 113 Toonụ Jaa!+Nyenụ ya otuto, unu ndị ohu Jehova,+Toonụ aha Jehova.+ Mkpughe 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+
5 Otu olu sikwa n’ocheeze ahụ dapụta wee sị: “Na-etonụ Chineke anyị, unu ndị ohu ya niile,+ ndị na-atụ egwu ya, ndị nta na ndị ukwu.”+