Abụ Ọma 106:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 106 Toonụ Jaa!+Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma;+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 119:68 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 68 Ị dị mma, ị na-emekwa ihe ọma.+Kụziere m ụkpụrụ gị.+ Matiu 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m banyere ihe bụ́ ezi ihe? E nwere otu onye bụ́ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+
17 O wee sị ya: “Gịnị mere i ji ajụ m banyere ihe bụ́ ezi ihe? E nwere otu onye bụ́ ezi onye.+ Ma ọ bụrụ na ị chọrọ inweta ndụ, na-edebe ihe ndị e nyere n’iwu.”+