Abụ Ọma 47:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ ga-eme ka ndị dị iche iche nọrọ n’okpuru anyị,+Meekwa ka mba dị iche iche nọrọ n’okpuru ụkwụ anyị.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na ọ ghaghị ịchị dị ka eze ruo mgbe Chineke debere ndị iro ya niile n’okpuru ụkwụ ya.+
3 Ọ ga-eme ka ndị dị iche iche nọrọ n’okpuru anyị,+Meekwa ka mba dị iche iche nọrọ n’okpuru ụkwụ anyị.+