Abụ Ọma 77:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-echeta Chineke, obi agaghịkwa ezu m ike;+M ga-echegbu onwe m, ike ga-agwụkwa mmụọ m.+ Sila. Abụ Ọma 142:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mgbe ike gwụrụ mmụọ m+ n’ime m.Mgbe ahụ, gị onwe gị maara okporo ụzọ m.+Ha siiri m ọnyà+N’ụzọ m si agafe.+
3 Mgbe ike gwụrụ mmụọ m+ n’ime m.Mgbe ahụ, gị onwe gị maara okporo ụzọ m.+Ha siiri m ọnyà+N’ụzọ m si agafe.+