Nehemaya 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+ Jọn 14:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+
20 I nyekwara ha mmụọ gị dị mma+ ime ka ha mara ihe, i gbochighịkwa mana gị ịba ha n’ọnụ,+ i nyekwara ha mmiri n’ihi akpịrị nke na-akpọ ha nkụ.+
26 Ma ihe inyeaka ahụ, bụ́ mmụọ nsọ, nke Nna m ga-ezite n’aha m, ga-akụziri unu ihe niile ma chetara unu ihe niile m gwara unu.+