Abụ Ọma 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, biko, zi m ụzọ gị,+Duokwa m n’ụzọ ezi omume n’ihi ndị iro m. Aịzaya 26:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+
10 Ọ bụrụgodị na e meere onye ajọ omume amara, ọ gaghị amụta ezi omume.+ N’ala nke izi ezi, ọ ga-eme omume na-ezighị ezi,+ ọ gaghịkwa ahụ ịdị ukwuu Jehova.+