Abụ Ọma 103:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova emewo ka ocheeze ya guzosie ike n’eluigwe;+Alaeze ya na-achịkwa ihe niile.+ Abụ Ọma 111:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọrụ ya+ dị ebube, maakwa mma,+ ו [Wọọ]Ezi omume ya na-adịrukwa mgbe ebighị ebi.+