1 Ndị Eze 18:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+
45 O wee ruo na mgbe nke a na-eme, ígwé ojii na ifufe+ mere ka eluigwe gbachie, nnukwu mmiri wee malite izo.+ Ehab nọkwa na-agba ụgbọ ịnyịnya wee ruo Jezril.+