Abụ Ọma 119:91 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 91 Ha adịrịwo ruo taa dị ka mkpebi ikpe gị si dị,+N’ihi na ha niile na-ejere gị ozi.+ Jeremaya 31:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+ Jeremaya 33:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka m mere ka e nwee ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na abalị,+ meekwa ka e nwee ụkpụrụ ndị na-achị eluigwe na ụwa,+
36 “‘Ọ bụrụ na a pụrụ iwepụ ụkpụrụ ndị a n’ihu m,’+ ka Jehova kwuru, ‘ndị bụ́ mkpụrụ Izrel pụkwara ịkwụsị ịbụ mba n’ihu m mgbe niile.’”+
25 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka m mere ka e nwee ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na abalị,+ meekwa ka e nwee ụkpụrụ ndị na-achị eluigwe na ụwa,+