Jenesis 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Chineke wee kee nnukwute anụ mmiri+ na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke na-agagharị agagharị,+ bụ́ ndị mmiri nupụtara n’ụdị ha dị iche iche, nakwa anụ ufe ọ bụla nwere nku n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma. Abụ Ọma 74:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ji ike gị kpasuo oké osimiri;+I tiwasịrị isi nnukwu anụ mmiri ndị nọ na mmiri.+ Abụ Ọma 104:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Oké osimiri nke buru ibu ma saa mbara,+Ihe na-agagharị agagharị, ndị a na-apụghị ịgụta ọnụ, nọ n’ime ya,+Bụ́ ihe e kere eke dị ndụ, ma ndị nta ma ndị ukwu.+ Jona 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+
21 Chineke wee kee nnukwute anụ mmiri+ na mkpụrụ obi ọ bụla dị ndụ nke na-agagharị agagharị,+ bụ́ ndị mmiri nupụtara n’ụdị ha dị iche iche, nakwa anụ ufe ọ bụla nwere nku n’ụdị ya dị iche iche.+ Chineke wee hụ na ọ dị mma.
25 Oké osimiri nke buru ibu ma saa mbara,+Ihe na-agagharị agagharị, ndị a na-apụghị ịgụta ọnụ, nọ n’ime ya,+Bụ́ ihe e kere eke dị ndụ, ma ndị nta ma ndị ukwu.+
17 Jehova wee mee ka otu nnukwu azụ̀ loo Jona, nke mere na Jona+ nọrọ n’afọ azụ̀ ahụ ụbọchị atọ, ehihie na abalị.+